Subscribe in a reader

Monday, 28 August 2017

Serah – Saram Okwu


Mgbem n’enweghi ikwu
Jehovah Mgbem n’enweghi ibe lee…
Mgbem n’enweghi onu n’ekwuru m…
gi bu chi na asaram okwu
(saram okwu agwaram)

(Jehovah gosi ha n’ibu chukwu)
(Saram okwu agwaram)
(Jehovah gosi ha n’ibu chukwu)

Mgbem n’enweghi ikwu (mgbem n’enweghi ikwu)
Jehovah mgbem n’enweghi ibe lee (mgbem n’enweghi ibe)
Mgbem n’enweghi onu (n’ekwuru m ) ibu chi n’asaram okwu

(saram okwu agwaram)
(Jehovah gosi ha n’ibu chukwu)
(Saram okwu agwaram)
(Jehovah gosi ha n’ibu chukwu)

Hey chinekem ruo olemgbe ka nsogbu uwa g’ebi
Akwa m n’ebe n’otutu, ehihe na abali
Chineke biko gbataram oso enyemaka

Mgbe uwa n’aju gi
Nwanyi aga ole nwagi (ole nwagi…)
Mgbe ha n’aju gi
Nwanyi isi mkpe olebe di gi nor lee
Sara ha okwu agwara ha
N’ihe na gi bu onu n’ekwuru ha (sara ha okwu agwara ha)
Sara ha okwu agwara ha
Jehovah gosi ha n’ibu chukwu
Mgbe m n’enweghi ikwu (mgbem n’enweghi ikwu)
Jehovah mgbe m n’enweghi enyi lee (mgbem n’enweghi enyi)
Mgbem n’enweghi onu n’ekwuru m
Gi bu chi na asaram okwu …

(saram okwu agwaram)
(Jehovah gosi ha n’ibu chukwu)
(Saram okwu agwaram)
(Jehovah gosi ha n’ibu chukwu)
(saram okwu agwaram)
(Jehovah gosi ha n’ibu chukwu)
(Saram okwu agwaram)
(Jehovah gosi ha n’ibu chukwu)
(saram okwu agwaram)
(Jehovah gosi ha n’ibu chukwu)
(Saram okwu agwaram)
(Jehovah gosi ha n’ibu chukwu)


No comments:

Post a Comment