Subscribe in a reader

Thursday, 17 May 2018

Download: Christie - Abum Nwa Eze (Reloaded) + Lyrics

Christie
– Abum Nwa Eze (Reloaded)
Abum
nwa eze …
Abum
Nwa eze …
Eze
Jesus bu nnam
Abum
nwa eze
Abum
nwa eze …
Abum
Nwa eze …
Eze
Jesus bu nnam
Abum
nwa eze

Abum
Nwa eze
Nwa
eze, nwa eze eh e
Eze
Jesus bu nnam
Abum
nwa eze
A
royal priesthood
Am
a holy nation
Eze
Jesus bu nnam
Abum
nwa eze
Oooh…
yeah yeah…

Abum
nwa eze …
Abum
Nwa eze …
Eze
Jesus bu nnam
Abum
nwa eze
Abum
nwa eze …
Abum
Nwa eze …
Eze
Jesus bu nnam
Abum
nwa eze

Wo
ma baba lee mi se
Niyi
gbagbo niyi Jesus
Niyi
Jesus uuuuh… uuuuh…
Shebi
baba mi lo lee eeeh..
Kimari
kimalo falalala  aaah…

Abum
nwa eze …
Abum
Nwa eze …
Eze
Jesus bu nnam
Abum
nwa eze
Abum
nwa eze …
Abum
Nwa eze …
Eze
Jesus bu nnam
Abum
nwa eze

Onye
ike, onye ike
(hurum
na anya)
Onye
ike, oh onye ike
(hurum
na anya)
Onye
ike, onye ike eeeh…
(hurum
na anya, onye ya na Chineke so ujor atulaya)
Onye
ike Jehovah eeeh…
(hurum
na anya)
He
has every power in his hands
(hurum
na anya)
Oh
mighty mighty Jesus
(hurum
na anya)
Onye
ya na Chineke soo no no no no
(onye
ya na Chineke so ujor atulaya)

I
remember when I was living like an orphan
With
no fortune eeeh eeeh..
I
remember in my pain, etch in my head
With
no one to help…
But
I looked to the lord
Call
on the lord
He
stepped right on time
Onye
ya na Chineke so
Ujor
atula gi oooh…
Onye
ike, onye ike
(hurum
na anya)
Onye
ike Jehovah aaah…
(hurum
na anya)
He
is mighty, he is all powerful
(hurum
na anya)
All
powerful God
(onye
ya na Chineke so Ujor atula ya)
Eeeeh…
yeah…
Onye
ike, onye ike
(hurum
na anya)
Mighty
Jesus king of glory
(hurum
na anya)
He’s
the God that has every power
(hurum
na anya)
In
his hands eeeh…
(onye
ya na Chineke so ujor atulaya)

Praise
the lord
Praise
the lord
(Oh
yeah…) praise the lord
(The
lord is good)
The
lord is good
I
will never allow
(Praise
the lord)
The
rows to cry on the wrong place
(praise
the lord)
Because
I know
(praise
the lord)
The
lord to praise yeah…

Nwa
nnem bia nye ya ekele
(si
n’igwe, bia nye ya ekele si n’igwe)
Enyim
bia nye ya ekele
(si
n’igwe, bia nye ya ekele si n’igwe)
Nwa
nnem tobe Chineke eligwe
(tobe
nuya, tobe nuya, tobe nuya)
Enyim
tobe Chineke eligwe
(tobe
nuya, tobe nuya, tobe nuya)
Eeeh…
eeeeh… aaah… aaah…
(mmiri
si n’igwe, amara si n’igwe, mmiri si n’igwe, amara si n’igwe)
Common,
common, common
(mmiri
si n’igwe, amara si n’igwe, mmiri si n’igwe, amara si n’igwe)
Nwa
nnem bia nye ya ekele
(si
n’igwe, bia nye ya ekele si n’igwe)
Enyim
bia nye ya ekele si n’igwe
(si
n’igwe, bia nye ya ekele si n’igwe)
Onye
n’aza ekpere eeeh…
(tobe  nuya, tobe nuya, tobe nuya)
Onye
n’enye nwa aaah…
(tobe
nuya, tobe nuya, tobe nuya)
Common,
common everybody
(mmiri
si n’igwe, amara si n’igwe, mmiri si n’igwe, amara si n’igwe)
Blessings
created from heaven
(mmiri
si n’igwe, amara si n’igwe, mmiri si n’igwe, amara si n’igwe)
From
the father, indescribable
(mmiri
si n’igwe, amara si n’igwe, mmiri si n’igwe, amara si n’igwe)
Blessings
irrevocable
(mmiri
si n’igwe, amara si n’igwe, mmiri si n’igwe, amara si n’igwe)
Anointing
(mmiri
si n’igwe, amara si n’igwe, mmiri si n’igwe, amara si n’igwe)
Increasing
(mmiri
si n’igwe, amara si n’igwe, mmiri si n’igwe, amara si n’igwe)
Mercy
(mmiri
si n’igwe, amara si n’igwe, mmiri si n’igwe, amara si n’igwe)
Common
(mmiri
si n’igwe, amara si n’igwe, mmiri si n’igwe, amara si n’igwe)
There
is joy in praising
(mmiri
si n’igwe, amara si n’igwe, mmiri si n’igwe, amara si n’igwe)
Eeeeh….
(mmiri
si n’igwe, amara si n’igwe, mmiri si n’igwe, amara si n’igwe)
I
will not allow the lord
(mmiri
si n’igwe, amara si n’igwe, mmiri si n’igwe, amara si n’igwe)
Common
(mmiri
si n’igwe, amara si n’igwe, mmiri si n’igwe, amara si n’igwe)
So
common

No comments:

Post a Comment