Resonance
– Nna Anyi
– Nna Anyi
Ocheche – ocheche
Oooh… Nna anyi
No n’eligwe…
Nna anyi no n’eligwe…
Ka otito diri aha gi
Ka ochichi gi bia
Ka eme uche gi n’uwa
Dika esi eme ya
Na eligwe nye anyi tata
Nri nke ubochi anyi
Gbahara anyi mmeghe anyi
Oseburuwa papa Nna bi n’eligwe
Ibu okacha kasi chukwu muo nso masi ihe n’ile
Anyi n’esekpuru gi
N’enye gi nsopuru na otito
Gi bu osimiri atata
Njedebe na mbudo
Biko gbahara anyi emeghe la nke ukwu
Chukwu anyi bu umu aka n’agbo oso enyemaka
Lekwa anya mmiri fichakwara anyi ya
Isi yo na anyi ga yota biko makwara anyi ya
Jesus, ekwela ka anyi daba na nranye
Ekwela ka ndi iro anyi jibe anyi mere ihe ochi
Ekwela ka ha juo anyi si kedi ebe ono
Zuzube obu chi ika nodi ebe ino
God, chukwu onye ntasi obi
Were ngozi na amara gi biko doo anyi obi
Were ike n’ebube gi biko chekoba anyi
Ihe ndia ka anyi na aruo
Na aha Jesus onye nwe anyi
Nna anyi no n’eligwe…
Ka otito diri aha gi
Ka ochichi gi bia
Ka eme uche gi n’uwa
Dika esi eme ya
Na eligwe nye anyi tata
Nri nke ubochi anyi
Gbahara anyi mmeghe anyi
Where I go begin to bless and praise you
Above all things lord I dey raise you
Na you make heaven and this big world too
Nobody fit do all the things wey you dey do
lord
lord
I dey for ground to you I dey bow
To count my blessings one by one I no go know
how
how
Thank sir daddy na you say we dey alive
Na you say man for naija dey even survive
Papa we don annoy you sote we don dey worry
We leave your shade go join another lorry
We don come back we dey very very sorry
Forgive us we no go forget in a hurry
Oh, kpalava too much please make we no see am
Wahala too much please make we no meet am
Make we ban the devil with the holy ghost fire
Watch am pick race as the evil men retire
Nna anyi no n’eligwe…
Ka otito diri aha gi
Ka ochichi gi bia
Ka eme uche gi n’uwa
Dika esi eme ya
Na eligwe nye anyi tata
Nri nke ubochi anyi
Gbahara anyi mmeghe anyi
Dika anyi si gbahara ndi meghera anyi
Ekwekwala ka anyi kwere na nranya
Ma zoputa anyi na ajoor ihe eeeeh… eeeh… eeeh…
Ma zoputa anyi na ajoor ihe eeeeh… eeeh… eeeh…
N’ihi na ochichi ike na otito
bu nke gi eeeh… Ebebe eeeeh….
Nna anyi eeeeh…
Nna anyi no n’eligwe… (nna anyi no n’eligwe)
Ka otito diri aha gi
Ka ochichi gi bia (ochichi gi bia aaah…)
Ka eme uche gi n’uwa
Dika esi eme ya (eme ya)
Na eligwe (na eligwe eeeh) nye anyi tata
Nri nke ubochi anyi (yeah… eeeeh… yeah…)
Gbahara anyi mmeghe anyi
Nna anyi no n’eligwe… (nna anyi no n’eligwe)
Ka otito diri aha gi
Ka ochichi gi bia (ochichi, ochichi, ochichi
eeeh…)
eeeh…)
Ka eme uche gi n’uwa
Dika esi eme ya (eme ya)
Na eligwe (na eligwe eeeh.. ) nye anyi tata
Nri nke ubochi anyi
Gbahara anyi mmeghe anyi
Nna anyi no n’eligwe… (nna anyi, nna anyi, nna
anyi)
anyi)
Ka otito diri aha gi
Ka ochichi gi bia (ochichi gi bi aaah)
Ka eme uche gi n’uwa
Dika esi eme ya (eme ya)
Na eligwe (na eligwe eeeh.. ) nye anyi tata
Nri nke ubochi anyi
Gbahara anyi mmeghe anyi
No comments:
Post a Comment